Job 28:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 O wee sị mmadụ: ‘Lee, ọ bụ ịtụ egwu Jehova bụ amamihe.+ Mmadụ iwepụ aka n’ihe ọjọọ bụkwa nghọta.’”+ Ilu 8:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ịtụ egwu Jehova pụtara ịkpọ ihe ọjọọ asị.+ M kpọrọ nganga na mmadụ ibuli onwe ya elu asị,+ kpọọkwa ihe ọjọọ na okwu rụrụ arụ asị.+ Jeremaya 32:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 Mụ na ha ga-agba ndụ na agaghị m akwụsị imere ha ihe ọma.+ Ọgbụgba ndụ a ga-adịrukwa mgbe ebighị ebi.+ M ga-emekwa ka ịtụ m egwu dịrị ha n’obi, ka ha ghara ịgbakụta m azụ.+
28 O wee sị mmadụ: ‘Lee, ọ bụ ịtụ egwu Jehova bụ amamihe.+ Mmadụ iwepụ aka n’ihe ọjọọ bụkwa nghọta.’”+
13 Ịtụ egwu Jehova pụtara ịkpọ ihe ọjọọ asị.+ M kpọrọ nganga na mmadụ ibuli onwe ya elu asị,+ kpọọkwa ihe ọjọọ na okwu rụrụ arụ asị.+
40 Mụ na ha ga-agba ndụ na agaghị m akwụsị imere ha ihe ọma.+ Ọgbụgba ndụ a ga-adịrukwa mgbe ebighị ebi.+ M ga-emekwa ka ịtụ m egwu dịrị ha n’obi, ka ha ghara ịgbakụta m azụ.+