Ilu 9:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Onye na-adọ onye na-akwa mmadụ emo aka ná ntị na-akparị onwe ya,+Ihere ga-emekwa onye na-abara onye ajọ omume mba. Jọn 3:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’ihi na onye ọ bụla na-eme ihe ọjọọ kpọrọ ìhè ahụ asị, ọ naghịkwa abịakwute ìhè ahụ ka a ghara ịkatọ ọrụ ya.* Jọn 7:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 E nweghị ihe mere ụwa ga-eji kpọọ unu asị. Ma ọ kpọrọ m asị n’ihi na m na-agba àmà na ọrụ ya dị njọ.+
7 Onye na-adọ onye na-akwa mmadụ emo aka ná ntị na-akparị onwe ya,+Ihere ga-emekwa onye na-abara onye ajọ omume mba.
20 N’ihi na onye ọ bụla na-eme ihe ọjọọ kpọrọ ìhè ahụ asị, ọ naghịkwa abịakwute ìhè ahụ ka a ghara ịkatọ ọrụ ya.*
7 E nweghị ihe mere ụwa ga-eji kpọọ unu asị. Ma ọ kpọrọ m asị n’ihi na m na-agba àmà na ọrụ ya dị njọ.+