Abụ Ọma 41:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma ị na-akwado m maka na m kwụsiri ike n’ebe ị nọ.+ Ị ga-eme ka m nọrọ n’ihu gị ruo mgbe ebighị ebi.+ Ilu 28:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 A ga-azọpụta onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta,+Ma onye na-aghọ aghụghọ* ga-ada na mberede.+
12 Ma ị na-akwado m maka na m kwụsiri ike n’ebe ị nọ.+ Ị ga-eme ka m nọrọ n’ihu gị ruo mgbe ebighị ebi.+
18 A ga-azọpụta onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta,+Ma onye na-aghọ aghụghọ* ga-ada na mberede.+