Ilu 26:18, 19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Onye ara na-agbapụ akụ́ ụta na-ere ọkụ nakwa akụ́ nke na-atụgbu mmadụ. 19 Ọ bụ otú ahụ ka onye ghọrọ onye agbata obi ya aghụghọ, ma sị ya na ọ bụ egwuregwu, dị.+ Ekliziastis 7:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Obi ndị ma ihe na-adị n’ebe a na-eru uju, ma obi ndị nzuzu na-adị n’ebe a na-aṅụrị ọṅụ.*+
18 Onye ara na-agbapụ akụ́ ụta na-ere ọkụ nakwa akụ́ nke na-atụgbu mmadụ. 19 Ọ bụ otú ahụ ka onye ghọrọ onye agbata obi ya aghụghọ, ma sị ya na ọ bụ egwuregwu, dị.+