Ilu 9:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Abarala onye na-akwa mmadụ emo mba ka ọ ghara ịkpọ gị asị.+ Baara onye ma ihe mba, ọ ga-ahụ gị n’anya.+ Ilu 19:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Nụrụ ndụmọdụ, nabatakwa aka ná ntị a na-adọ gị,+Ka i wee mara ihe n’ọdịnihu.+
8 Abarala onye na-akwa mmadụ emo mba ka ọ ghara ịkpọ gị asị.+ Baara onye ma ihe mba, ọ ga-ahụ gị n’anya.+