Ilu 22:17, 18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Tọọ ntị n’ala nụrụ, geekwa ntị n’ihe onye ma ihe na-ekwu,+Ka i wee jiri obi gị nabata ihe m na-akụzi,+18 N’ihi na ọ dị mma ka i mee ka ha bamie gị n’ime ime obi,+Ka i wee na-ekwu gbasara ha mgbe niile.+ Matiu 12:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Ezigbo mmadụ na-esi n’ezigbo akụ̀ ya ewepụta ihe ọma, ma, ajọ mmadụ na-esi n’akụ̀ ọjọọ ya ewepụta ihe ọjọọ.+
17 Tọọ ntị n’ala nụrụ, geekwa ntị n’ihe onye ma ihe na-ekwu,+Ka i wee jiri obi gị nabata ihe m na-akụzi,+18 N’ihi na ọ dị mma ka i mee ka ha bamie gị n’ime ime obi,+Ka i wee na-ekwu gbasara ha mgbe niile.+
35 Ezigbo mmadụ na-esi n’ezigbo akụ̀ ya ewepụta ihe ọma, ma, ajọ mmadụ na-esi n’akụ̀ ọjọọ ya ewepụta ihe ọjọọ.+