Ilu 8:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ịtụ egwu Jehova pụtara ịkpọ ihe ọjọọ asị.+ M kpọrọ nganga na mmadụ ibuli onwe ya elu asị,+ kpọọkwa ihe ọjọọ na okwu rụrụ arụ asị.+
13 Ịtụ egwu Jehova pụtara ịkpọ ihe ọjọọ asị.+ M kpọrọ nganga na mmadụ ibuli onwe ya elu asị,+ kpọọkwa ihe ọjọọ na okwu rụrụ arụ asị.+