Ilu 12:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Nchegbu na-eme ka ike gwụ mmadụ,+Ma okwu ọma na-eme ka obi dị ya ụtọ.+ Ilu 15:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ọ bụrụ na obi dị mmadụ mma, ihu na-abụ ya ọchị ọchị,Ma ike na-agwụ mmadụ ma ọ bụrụ na obi adịghị ya mma.+
13 Ọ bụrụ na obi dị mmadụ mma, ihu na-abụ ya ọchị ọchị,Ma ike na-agwụ mmadụ ma ọ bụrụ na obi adịghị ya mma.+