Ekliziastis 2:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Anya onye ọ bụla nke ma ihe na-ahụ ụzọ nke ọma.*+ Ma onye nzuzu na-ejegharị n’ọchịchịrị.+ Amatakwala m na ọ bụ otu ihe na-eme* ha niile.+
14 Anya onye ọ bụla nke ma ihe na-ahụ ụzọ nke ọma.*+ Ma onye nzuzu na-ejegharị n’ọchịchịrị.+ Amatakwala m na ọ bụ otu ihe na-eme* ha niile.+