Ilu 11:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ bụrụ na mmadụ adị mpako, a ga-emechu ya ihu.+ Ma ndị dị umeala n’obi ma ihe.+