Levitikọs 19:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 “‘Agala na-ekwutọsị onye ọzọ n’ihu ụmụnna gị.+ Agbala mbọ ka i gbuo mmadụ ibe gị.*+ Abụ m Jehova.