Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ilu 11:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  2 Ọ bụrụ na mmadụ adị mpako, a ga-emechu ya ihu.+

      Ma ndị dị umeala n’obi ma ihe.+

  • Daniel 5:23
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 Kama i buliri onwe gị elu wee nupụrụ Onyenwe eluigwe isi,+ i nyekwara iwu ka a chịpụtara gị arịa ndị si n’ụlọ ya.+ Gị na ndị ọnụ na-eru n’okwu n’ọchịchị gị na ndị iko gị nwaanyị na ndị nwunye gị ndị ọzọ wee jiri ha ṅụọ mmanya. Unu tokwara chi ndị e ji ọlaọcha na ọlaedo, ọla kọpa, na ígwè kpụọ, chi ndị e ji osisi pịa, nakwa chi ndị e ji nkume tụọ, ya bụ, chi ndị na-anaghị ahụ ụzọ, ndị na-anaghị anụ ihe, ndị na-amaghịkwa ihe.+ Ma i toghị Chineke onye ndụ gị na ihe niile ị na-eme dị n’aka.+

  • Daniel 5:30
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 30 N’abalị ahụ, e gburu Belshaza eze ndị Kaldia.+

  • Ọrụ Ndịozi 12:21-23
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 21 Ka ndị mmadụ zụkọrọ n’otu ụbọchị pụrụ iche, Herọd yiiri uwe onye eze ma nọdụ ala n’oche ikpe wee malite ịgwa ha okwu. 22 Ndị ahụ zukọrọ malitere iti mkpu, sị: “Olu ya bụ olu chi. Ọ bụghị olu mmadụ!” 23 Ozugbo ahụ, mmụọ ozi Jehova* mere ka ikpuru gbaa ya, ya anwụọ, n’ihi na ọ naara otuto e kwesịrị inye Chineke.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya