3 Eze ajụọ ya, sị: “Ebee ka nwa nna gị ukwu nọ?”+ Zaịba asị eze: “Ọ nọ na Jeruselem, n’ihi na ọ sịrị, ‘Ndị Izrel ga-enyeghachi m ọchịchị nna m taa.’”+ 4 Eze sịziri Zaịba: “Ihe niile bụ́ nke Mefiboshet bụzi nke gị.”+ Zaịba asị: “Ana m akpọrọ gị isiala. Ka ihe m dị gị mma, onyenwe m eze.”+