Jenesis 27:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Ma, Ịsọ buuru Jekọb iwe n’obi maka na ọ bụ Jekọb ka nna ya gọziri.+ Ịsọ nọ na-asị n’obi ya: “Oge a ga-eru uju nna m na-eru nso.+ E mechaa, m ga-egbu Jekọb nwanne m nwoke.” 2 Samuel 13:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ma, Absalọm kpọrọ Amnọn asị+ maka na o mere Tema nwanne ya ihe ihere.+ Ma, Absalọm agwaghị Amnọn ihe ọ bụla, ma nke ọma ma nke ọjọọ.
41 Ma, Ịsọ buuru Jekọb iwe n’obi maka na ọ bụ Jekọb ka nna ya gọziri.+ Ịsọ nọ na-asị n’obi ya: “Oge a ga-eru uju nna m na-eru nso.+ E mechaa, m ga-egbu Jekọb nwanne m nwoke.”
22 Ma, Absalọm kpọrọ Amnọn asị+ maka na o mere Tema nwanne ya ihe ihere.+ Ma, Absalọm agwaghị Amnọn ihe ọ bụla, ma nke ọma ma nke ọjọọ.