2 Ebe ọ bụkwa na ihe Devid dị nnọọ Jonatan nwa Sọl mma,+ ọ gwara Devid, sị: “Sọl nna m na-achọ igbu gị. Biko, kpachara anya n’ụtụtụ, gaakwa zoo n’ebe zoro ezo.
4 Jonatan wee gwa Sọl nna ya okwu ọma gbasara Devid.+ Ọ gwara ya, sị: “Eze, i kwesịghị ime ohu gị Devid ihe ọjọọ ọ bụla,* n’ihi na o nweghị ihe o mere gị. Ihe niile o meere gị baara gị uru.