-
Jems 2:2, 3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 Ka e were ya na mmadụ gbajuru ọla e ji ọlaedo mee ná mkpịsị aka ya, yirikwa ákwà mara mma, bata ebe unu zukọrọ, otu ogbenye nke yi ákwà ruru unyi abatakwa. 3 Ùnu na-aka akwanyere onye nke yi ákwà mara mma ùgwù wee sị ya, “Nọdụ ala n’ebe a mara mma,” ma sị onye ogbenye ahụ, “Enyi, guzoro ọtọ,” ma ọ bụ, “Nọrọ ọdụ n’ala ebe ahụ”?+
-