Ilu 16:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Iwe eze nwere ike ime ka e gbuo mmadụ,+Ma onye ma ihe na-eme ka iwe eze dajụọ.*+ Ilu 20:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ndị mmadụ na-atụ eze egwu otú ha si atụ egwu ma ọdụm gbọwa ụja.+ Onye ọ bụla nke na-akpasu eze iwe na-akpọ ọnwụ òkù.+ Daniel 2:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ihe a mere ka eze wee nnukwu iwe ma nye iwu ka e gbuo ndị niile ma ihe na Babịlọn.+
2 Ndị mmadụ na-atụ eze egwu otú ha si atụ egwu ma ọdụm gbọwa ụja.+ Onye ọ bụla nke na-akpasu eze iwe na-akpọ ọnwụ òkù.+