Diuterọnọmi 5:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 “‘Sọpụrụ nne gị na nna gị,+ otú Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị n’iwu, ka i wee dị ogologo ndụ, ihe agaziekwara gị n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị ga-enye gị.+
16 “‘Sọpụrụ nne gị na nna gị,+ otú Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị n’iwu, ka i wee dị ogologo ndụ, ihe agaziekwara gị n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị ga-enye gị.+