Ilu 3:13-15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Onye nwetara amamihe+Na onye na-aghọta ihe na-enwe obi ụtọ. 14 Inweta amamihe dị mma karịa inweta ọlaọcha. Inweta ya* dịkwa mma karịa inweta ọlaedo.+ 15 Ọ bara uru karịa nkume kọral.* E nweghị ihe ọ bụla ọzọ ị chọrọ inweta a ga-eji tụnyere ya.
13 Onye nwetara amamihe+Na onye na-aghọta ihe na-enwe obi ụtọ. 14 Inweta amamihe dị mma karịa inweta ọlaọcha. Inweta ya* dịkwa mma karịa inweta ọlaedo.+ 15 Ọ bara uru karịa nkume kọral.* E nweghị ihe ọ bụla ọzọ ị chọrọ inweta a ga-eji tụnyere ya.