Aịzaya 26:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Tụkwasịnụ Jehova obi ruo mgbe ebighị ebi,+N’ihi na Jaa* Jehova bụ Oké Nkume na-adịru mgbe ebighị ebi.+ Jeremaya 17:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 A ga-agọzi onye tụkwasịrị Jehova obi,Onye ji maka Jehova nwee obi ike.+
4 Tụkwasịnụ Jehova obi ruo mgbe ebighị ebi,+N’ihi na Jaa* Jehova bụ Oké Nkume na-adịru mgbe ebighị ebi.+