-
Luk 14:31, 32Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
31 Ọ bụrụ na eze nke nwere puku ndị agha iri (10,000) na-aga ịlụso eze ọzọ nwere puku ndị agha iri abụọ (20,000) agha, ọ ga-ebu ụzọ nọdụ ala, ya na ndị ndụmọdụ ya agbaa izu, ka ọ mara ma ọ̀ ga-emeri ma ọ bụ na ọ gaghị emeri. 32 N’eziokwu, ọ bụrụ na ọ chọpụta na ọ gaghị emerili eze nke ọzọ, ọ ga-eziga ndị nnọchianya ya mgbe eze ahụ ka nọ ebe dị anya, ka ha rịọ ya ka ya na ya mee udo.
-