Abụ Ọma 101:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Kwa ụtụtụ, m ga na-emechi ọnụ* ndị ajọ omume niile nọ n’ụwa,Ka m wee si n’obodo Jehova kpochapụ ndị niile na-eme ihe ọjọọ.+
8 Kwa ụtụtụ, m ga na-emechi ọnụ* ndị ajọ omume niile nọ n’ụwa,Ka m wee si n’obodo Jehova kpochapụ ndị niile na-eme ihe ọjọọ.+