Abụ Ọma 61:6, 7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ị ga-eme ka eze dịtee ndụ aka,+Ọ ga-adịkwa ndụ malite n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ. 7 Ọ ga-anọ n’ocheeze* n’ihu Chineke ruo mgbe ebighị ebi.+ Chebe ya n’ihi ịhụnanya gị* nakwa n’ihi na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.+
6 Ị ga-eme ka eze dịtee ndụ aka,+Ọ ga-adịkwa ndụ malite n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ. 7 Ọ ga-anọ n’ocheeze* n’ihu Chineke ruo mgbe ebighị ebi.+ Chebe ya n’ihi ịhụnanya gị* nakwa n’ihi na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.+