Levitikọs 19:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 “‘Ị ga-ebiliri onye isi awọ́.+ Ị ga-asọpụrụ agadi.+ Ị ga-atụkwa egwu Chineke gị.+ Abụ m Jehova. Ilu 16:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Isi awọ́ bụ okpueze mara mma*+Ma ọ bụrụ na onye nwere ya na-ebi ndụ dị mma.+