Abụ Ọma 37:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Hụwa onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta ama,Na-elekwa onye ezi omume anya,+N’ihi na udo ga-adịrị ya n’ọdịnihu.+ Ilu 16:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ndị ezi omume anaghị etinye aka n’ihe ọjọọ. Onye ọ bụla nke na-echebara otú o si ebi ndụ echiche na-echebe ndụ* ya.+ 1 Pita 1:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 N’ihi otú unu si na-eme ihe okwu Chineke bụ́ eziokwu kwuru, unu asachaala onwe unu,* unu hụkwara nnọọ ibe unu n’anya ka ụmụnne.+ Ugbu a, jirikwanụ obi unu niile hụ ibe unu n’anya.+
37 Hụwa onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta ama,Na-elekwa onye ezi omume anya,+N’ihi na udo ga-adịrị ya n’ọdịnihu.+
17 Ndị ezi omume anaghị etinye aka n’ihe ọjọọ. Onye ọ bụla nke na-echebara otú o si ebi ndụ echiche na-echebe ndụ* ya.+
22 N’ihi otú unu si na-eme ihe okwu Chineke bụ́ eziokwu kwuru, unu asachaala onwe unu,* unu hụkwara nnọọ ibe unu n’anya ka ụmụnne.+ Ugbu a, jirikwanụ obi unu niile hụ ibe unu n’anya.+