13 Mgbe ụbọchị ole na ole gachara, nwa ya nwoke nke nta chịkọtara ihe ya niile gawa obodo dị anya. O biwere ndụ ọjọọ n’ebe ahụ, nke mere ka o mefuchaa ihe o nwere. 14 Mgbe o mefuchara ihe niile, oké ụnwụ dara n’obodo ahụ niile, agụụ amalitekwa ịgụgbu ya.