Matiu 7:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “Unu enyela nkịta ihe dị nsọ, unu atụpụkwarala ézì nkume pel unu,+ ka ha wee ghara ịzọ ha ụkwụ ma tụgharịa dọrie unu.
6 “Unu enyela nkịta ihe dị nsọ, unu atụpụkwarala ézì nkume pel unu,+ ka ha wee ghara ịzọ ha ụkwụ ma tụgharịa dọrie unu.