Ilu 2:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ichebara ihe echiche nke ọma ga-eche gị nche,+Ịghọta ihe ga-echebekwa gị. Ilu 3:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Nwa m, elegharala ha* anya. Jidesie ezigbo amamihe aka ike, na-echebakwara ihe echiche nke ọma. Ilu 8:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Abụ m amamihe. Mụ na nghọta bi. M mụtala ihe, m na-echekwa echiche nke ọma.+