Ilu 11:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Onye na-ekwutọ mmadụ na-agagharị na-akọsa ihe a na-achọghị ka ndị ọzọ mara,+Ma onye a tụkwasịrị obi anaghị ekwu ihe a na-achọghị ka ndị ọzọ mara.
13 Onye na-ekwutọ mmadụ na-agagharị na-akọsa ihe a na-achọghị ka ndị ọzọ mara,+Ma onye a tụkwasịrị obi anaghị ekwu ihe a na-achọghị ka ndị ọzọ mara.