Ilu 15:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Mmadụ na-aṅụrị ọṅụ ma ọ zata ajụjụ,+Okwu e kwuru mgbe kwesịrị ekwesị na-adịkwa ezigbo mma.+ Aịzaya 50:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova akụzierela m*+Otú m ga-esi gwa onye ike gwụrụ okwu dị mma.*+ Ọ na-akpọte m kwa ụtụtụ. Ọ na-emeghe* ntị m ka m nwee ike ige ntị ka onye a na-akụziri ihe.+
4 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova akụzierela m*+Otú m ga-esi gwa onye ike gwụrụ okwu dị mma.*+ Ọ na-akpọte m kwa ụtụtụ. Ọ na-emeghe* ntị m ka m nwee ike ige ntị ka onye a na-akụziri ihe.+