Ilu 25:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ịracha mmanụ aṅụ gafee ókè adịghị mma,+Mmadụ ịchọ ka a na-eto ya adịghịkwa mma.+ Jeremaya 9:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Jehova kwuru, sị: “Ka onye ma ihe ghara ịna-eme ọnụ n’ihi ihe ọ ma.+ Ka dike ghara ịna-eme ọnụ n’ihi ike ya,Ka ọgaranya gharakwa ịna-eme ọnụ n’ihi akụnụba ya.”+ 2 Ndị Kọrịnt 10:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 N’ihi na ọ bụ onye ihe ya dị Jehova* mma ka ọ na-ekwu okwu ọma gbasara ya,+ ọ bụghị onye na-eto onwe ya.+
23 Jehova kwuru, sị: “Ka onye ma ihe ghara ịna-eme ọnụ n’ihi ihe ọ ma.+ Ka dike ghara ịna-eme ọnụ n’ihi ike ya,Ka ọgaranya gharakwa ịna-eme ọnụ n’ihi akụnụba ya.”+
18 N’ihi na ọ bụ onye ihe ya dị Jehova* mma ka ọ na-ekwu okwu ọma gbasara ya,+ ọ bụghị onye na-eto onwe ya.+