1 Samuel 25:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Biko, onyenwe m, echela gbasara nwoke a na-abaghị uru ọ bụla a na-akpọ Nebal,+ n’ihi na otú aha ya dị ka yanwa dị. Nebal* bụ aha ya, nzuzu dịkwa ya n’ahụ́. Ma, ohu gị nwaanyị anọghị ya mgbe ndị onyenwe m ziri ozi bịara.
25 Biko, onyenwe m, echela gbasara nwoke a na-abaghị uru ọ bụla a na-akpọ Nebal,+ n’ihi na otú aha ya dị ka yanwa dị. Nebal* bụ aha ya, nzuzu dịkwa ya n’ahụ́. Ma, ohu gị nwaanyị anọghị ya mgbe ndị onyenwe m ziri ozi bịara.