Ilu 21:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ ka mma na mmadụ gara biri n’otu akụkụ elu ụlọKama ya na nwaanyị na-esekarị okwu ibi n’otu ụlọ.+ Ilu 21:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọ ka mma na mmadụ bi n’ala ịkpaKama ya na nwaanyị na-esekarị okwu, nke na-ewekwa iwe ọsọ ọsọ, ga-ebi.+
19 Ọ ka mma na mmadụ bi n’ala ịkpaKama ya na nwaanyị na-esekarị okwu, nke na-ewekwa iwe ọsọ ọsọ, ga-ebi.+