Daniel 4:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 N’ihi ya, eze, biko, nabata ndụmọdụ m na-enye gị. Kwụsị mmehie ị na-eme, mewe ihe dị mma, hapụkwa ajọ omume mewere ndị ogbenye ebere. Ikekwe, ihe ka ga na-agaziri gị ruo ogologo oge.’”+
27 N’ihi ya, eze, biko, nabata ndụmọdụ m na-enye gị. Kwụsị mmehie ị na-eme, mewe ihe dị mma, hapụkwa ajọ omume mewere ndị ogbenye ebere. Ikekwe, ihe ka ga na-agaziri gị ruo ogologo oge.’”+