Ilu 16:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ ka mma mmadụ inwe obere ihe ma bụrụ onye ezi omume+Kama mmadụ ịkpataju akụ̀ ma ya abụrụ na ọ naghị akwụwa aka ọtọ.+ Ilu 19:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọ ka mma mmadụ ịda ogbenye ma na-eme ihe dị mma+Kama mmadụ ga-abụ onye nzuzu na onye ụgha.+
8 Ọ ka mma mmadụ inwe obere ihe ma bụrụ onye ezi omume+Kama mmadụ ịkpataju akụ̀ ma ya abụrụ na ọ naghị akwụwa aka ọtọ.+