Ilu 13:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ezigbo mmadụ na-ahapụrụ ụmụ ụmụ ya ihe ha ga-eketa. Ma, ọ bụ akụ̀ onye mmehie kpatara ka a ga-edowere onye ezi omume.+ Ilu 19:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Onye na-emere onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya ihe ọma na-agbazinye Jehova ihe,+Ọ ga-akwụkwa onye ahụ ụgwọ ihe ọ na-eme.+
22 Ezigbo mmadụ na-ahapụrụ ụmụ ụmụ ya ihe ha ga-eketa. Ma, ọ bụ akụ̀ onye mmehie kpatara ka a ga-edowere onye ezi omume.+
17 Onye na-emere onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya ihe ọma na-agbazinye Jehova ihe,+Ọ ga-akwụkwa onye ahụ ụgwọ ihe ọ na-eme.+