Abụ Ọma 7:14-16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Legodị onye na-akpa nkata ọjọọ.* Ọ na-echepụta ihe ọjọọ, ihe sikwa ya n’ọnụ apụta bụ ụgha.+ 15 Ọ na-egwu olulu, gwumie ya egwumie,Ma ọ na-adaba n’olulu ahụ o gwuru.+ 16 Ọ ga-eji isi ya buru nsogbu ọ na-akpata.+ Arụrụala ọ na-arụ ga-ala ya n’isi.
14 Legodị onye na-akpa nkata ọjọọ.* Ọ na-echepụta ihe ọjọọ, ihe sikwa ya n’ọnụ apụta bụ ụgha.+ 15 Ọ na-egwu olulu, gwumie ya egwumie,Ma ọ na-adaba n’olulu ahụ o gwuru.+ 16 Ọ ga-eji isi ya buru nsogbu ọ na-akpata.+ Arụrụala ọ na-arụ ga-ala ya n’isi.