Jems 3:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ire dị ka ọkụ.+ Ọ bụ ihe dị anyị n’ahụ́, nke na-eme ihe ọjọọ, na-emerụkwa ahụ́ niile.+ O nwere ike ịla ndụ mmadụ n’iyi. Ọ dịkwa ka Gehena* n’ihi na ọ na-ala ihe n’iyi.
6 Ire dị ka ọkụ.+ Ọ bụ ihe dị anyị n’ahụ́, nke na-eme ihe ọjọọ, na-emerụkwa ahụ́ niile.+ O nwere ike ịla ndụ mmadụ n’iyi. Ọ dịkwa ka Gehena* n’ihi na ọ na-ala ihe n’iyi.