Ilu 12:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Onye nzuzu na-egosi ozugbo* na iwe ji ya,+Ma onye ma ihe na-eleghara mkparị anya.* Ilu 25:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Onye na-anaghị ejide onwe ya ma a kpasuo ya iweDị ka obodo a kwaturu mgbidi ya akwatu.+