Abụ Ọma 72:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 72 Chineke, biko, mee ka eze mara ihe ndị i kpebiri,Meekwa ka nwa eze mara ezi omume ị na-eme.+ 2 Ka o kpee ikpe ziri ezi mgbe ọ na-ekpechite ọnụ ndị gị,Ka o kpeekwa ikpe ziri ezi mgbe ọ na-ekpechite ọnụ ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha.+
72 Chineke, biko, mee ka eze mara ihe ndị i kpebiri,Meekwa ka nwa eze mara ezi omume ị na-eme.+ 2 Ka o kpee ikpe ziri ezi mgbe ọ na-ekpechite ọnụ ndị gị,Ka o kpeekwa ikpe ziri ezi mgbe ọ na-ekpechite ọnụ ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha.+