5 “‘Ọ bụrụ na mmadụ hụrụ mgbe onye ọzọ mere mmehie ma ọ bụ nụ gbasara mmehie ahụ ma ọ bụ mara gbasara ya, ya anụkwa mgbe e kwuru n’ihu ọha na onye ma gbasara mmehie ahụ kwesịrị ikwu ya,+ ma ọ pụtaghị kwuo ya, o mehiela. Ọ ga-aza ajụjụ maka mmehie ya.