Job 42:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ị sịrị, ‘Ònye bụ onye a nke na-agba otú m si eme ihe ụkwụ n’agbanyeghị na e nweghị ihe ọ ma?’+ N’eziokwu, m kwuru okwu n’aghọtaghịIhe ndị juru m anya, bụ́ ihe ndị m na-amaghị.+
3 Ị sịrị, ‘Ònye bụ onye a nke na-agba otú m si eme ihe ụkwụ n’agbanyeghị na e nweghị ihe ọ ma?’+ N’eziokwu, m kwuru okwu n’aghọtaghịIhe ndị juru m anya, bụ́ ihe ndị m na-amaghị.+