Levitikọs 11:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Unu erikwala ewi nkume+ n’ihi na ọ na-atagharị ọnụ ma ọbụ ụkwụ ya ekebighị abụọ. Ọ bụụrụ unu anụ na-adịghị ọcha.
5 Unu erikwala ewi nkume+ n’ihi na ọ na-atagharị ọnụ ma ọbụ ụkwụ ya ekebighị abụọ. Ọ bụụrụ unu anụ na-adịghị ọcha.