Ilu 26:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Otú ahụ icheku ọkụ na-eme ka ọkụ na-eke, nkụ ana-emekwa ka ọkụ na-enwu,Ka onye okwu na ụka na-eme ka esemokwu malite.+
21 Otú ahụ icheku ọkụ na-eme ka ọkụ na-eke, nkụ ana-emekwa ka ọkụ na-enwu,Ka onye okwu na ụka na-eme ka esemokwu malite.+