Abụ Ọma 104:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Na mmanya nke na-eme ka obi tọọ mmadụ ụtọ,+Mmanụ nke na-eme ka ihu mmadụ na-egbuke egbuke,Nakwa nri nke na-eme ka mmadụ nwee obi ụtọ.+ Matiu 27:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 ha nyere Jizọs mmanya a gwara ihe na-elu ilu ka ọ ṅụọ.+ Ma, mgbe o detụrụ ya ọnụ, o kweghị aṅụ ya.
15 Na mmanya nke na-eme ka obi tọọ mmadụ ụtọ,+Mmanụ nke na-eme ka ihu mmadụ na-egbuke egbuke,Nakwa nri nke na-eme ka mmadụ nwee obi ụtọ.+
34 ha nyere Jizọs mmanya a gwara ihe na-elu ilu ka ọ ṅụọ.+ Ma, mgbe o detụrụ ya ọnụ, o kweghị aṅụ ya.