Ekliziastis 8:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 M gbalịrị ka m mara ihe nakwa ka m hụ ihe niile a na-eme* n’ụwa.+ Anaghịdị m ehi ụra* ma n’ehihie ma n’abalị.
16 M gbalịrị ka m mara ihe nakwa ka m hụ ihe niile a na-eme* n’ụwa.+ Anaghịdị m ehi ụra* ma n’ehihie ma n’abalị.