Job 1:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 sị: “Agba m aka* si n’afọ nne m pụta,M ga-agbakwa aka* laghachi.+ Ọ bụ Jehova nyere,+ ọ bụkwa Jehova weere. Ka a na-eto aha Jehova.”
21 sị: “Agba m aka* si n’afọ nne m pụta,M ga-agbakwa aka* laghachi.+ Ọ bụ Jehova nyere,+ ọ bụkwa Jehova weere. Ka a na-eto aha Jehova.”