1 Ndị Eze 4:29, 30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Chineke nyere Solomọn amamihe pụrụ iche. O mekwara ka ọ na-aghọta ihe otú na-enweghị atụ, nyekwa ya obi na-aghọta ọtụtụ ihe.+ 30 Solomọn ma ihe karịa ndị Ọwụwa Anyanwụ niile nakwa ndị Ijipt niile.+
29 Chineke nyere Solomọn amamihe pụrụ iche. O mekwara ka ọ na-aghọta ihe otú na-enweghị atụ, nyekwa ya obi na-aghọta ọtụtụ ihe.+ 30 Solomọn ma ihe karịa ndị Ọwụwa Anyanwụ niile nakwa ndị Ijipt niile.+