Abụ Ọma 119:71 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 71 Ọ dị mma na a tara m ahụhụ,+Ka m wee mụta ntụziaka gị. Luk 6:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 “Unu ndị agụụ na-agụ ugbu a na-enwe obi ụtọ, n’ihi na afọ ga-eju unu.+ “Unu ndị na-ebe ákwá ugbu a na-enwe obi ụtọ, n’ihi na unu ga-achị ọchị.+
21 “Unu ndị agụụ na-agụ ugbu a na-enwe obi ụtọ, n’ihi na afọ ga-eju unu.+ “Unu ndị na-ebe ákwá ugbu a na-enwe obi ụtọ, n’ihi na unu ga-achị ọchị.+