Ilu 3:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Onye nwetara amamihe+Na onye na-aghọta ihe na-enwe obi ụtọ. Ilu 3:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ọ bụụrụ ndị na-ejide ya aka osisi nke ndụ,A ga-akpọkwa ndị na-ejidesi ya aka ike ndị na-enwe obi ụtọ.+ Ilu 8:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 N’ihi na onye na-achọ m ga-achọta ndụ,+Ihe ya ga-adịkwa Jehova mma. Ilu 9:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi na m ga-eme ka ị dịtee ndụ aka,+M ga-emekwa ka ị dị ogologo ndụ.
18 Ọ bụụrụ ndị na-ejide ya aka osisi nke ndụ,A ga-akpọkwa ndị na-ejidesi ya aka ike ndị na-enwe obi ụtọ.+